4
644 AKWyKWO MISA NKE OHA MMADg (22) 0 by ihe a ka e ziri n'akara Mgbe e jiri Aizik chyQ aja Mgbe e gburu Nwatyry Ngabiga N'achicha igwe e nyere nna anyi ha. (23) Jesu ezigbo nri na Onye nche atyry, N'ebere Gi, ZUQ anyi lekwaba anyj, Mee ka anyi hu ihe oma Gj, N'ala ndj di ndy. (24) O by so Gi ma ihe nile bara uru, Nke e ji azu anyi n'uwa nke a. Ka anyi rikoq buru otu n'igwe. Wee keta oke umu n'obodo nsQ. ALELUYA Jn. 6:51-52 Aleluya, aleluya! Onyenweanyi kwuru si: Aby M- achicha di ndu nke si n'eluigwe gbadata. Onye Q bula riri achicha nke a ga-adj ndu ebighi ebi. Aleluya! | OZIOMA 6:51-58 Ihe ogugu nke a si n'OziQma d| aso nke Jon dere Isi Okwu: Ahu m bu nri ezie, obara m bukwa ihe qhuAyi n 'ezie J esu gwara ndi Juu si: "My onwe M by achicha ahu dj ndu nke si n'eluigwe ridata. Onye 9 byla riri achicha nke a ga-adj ndu ruo mgbe ebighi ebi. Achicha ahu M ga-enye bu ahu M, ka ndi bi n'uwa wee nwee ndu", N'ihi okwu a, ndi Juu wee malite iryrita uka n'etiti onwe ha si: "Olee otu onye a ga-esi enye anyi ahu Ya ka any rie"? Jesu wee si ha: "N'igwa unu eziokwu, q byry nu UKA AHy NA 9BARA KRISTI' 645 unu erighi ahy Nwa nke Mmady, 9 byrukwa na unu anyghi 9bara Ya, unu agaghi enwe ndu n'ime unu. Onye riri ahu M, nuokwa obara M, nwere ndu ebighj ebi. Aga M ekulite Ya n'Qnwu n'yb9chi ikpeazu. N'ihi na ahu m bu nri n'ezie, 9bar^M bukwa ihe ohunu n'ezie. Onye o bula riri ahu M, nuokwa obara M, ga-ebi n'ime M, Mu onwe M ebirikwa n'ime ya. Otu Nna dj ndy si zite M, M wee site na Nna na-ebi ndu, otu ahu ka onye riri M ga-esite na M na-ebi ndu. Nke a bu achicha ahu si n'eluigwe ridata. O bughi udi achicha ahu nna unu ha riri wee nwusia. Kama onye riri achicha nke a ga-adi ndu ruo mgbe ebighj ebi." Ozioma nke Oseburuwa. Otito diri Gi, Kristi. AfoNkeAbuo IHE QGUGU NKE MBU 24:3 - 8 Ihe ogugu e wetara n'Akwykwo Opupu Isi Okwu: "Anyi ga-emezu ihe nile Onyenweanyi kwuru" M gbe Mosis biakwutere ndj mmadu ahu, 0 k9oro ha ihe nile Onyenweanyi kwuru, kookwaara ha ;itumatu Ya. Ha nile jiri otu olu zaa: "Anyi ga-emezu I he nile Onyenweanyi gwara anyi". Mgbe o bilitere iiii/o ututu, o biara wuo ebe nchyaja n'ala ugwu ahu, biakwa wuo ogidi nkume iri na abuo maka onumara iri na abuo, nke Izrel. Mgbe o zipuchara uf9du umuokorobia Izrel ka ha chuoro Onyenweanyi aja nsure .>ky, biakwa were ymu oke ehi chuoro Onyenweanyi

0 Aga o AfoNkeAbuo IHE QGUGU NKE MBU 24 8 OZIOMA · PDF fileriri ahu M, nuokwa obara M, nwere ndu ebighj ebi. Aga M ekulite Ya n'Qnwu n'yb9chi ikpeazu. N'ihi na ahu m ... Mgbe a nyawara

  • Upload
    ngothu

  • View
    222

  • Download
    0

Embed Size (px)

Citation preview

644 A K W y K W O MISA NKE OHA M M A D g

(22) 0 by ihe a ka e ziri n'akara Mgbe e j i r i Aizik chyQ aja Mgbe e gburu Nwatyry Ngabiga N'achicha igwe e nyere nna anyi ha.

(23) Jesu ezigbo nri na Onye nche atyry, N'ebere Gi, ZUQ anyi lekwaba anyj, Mee ka anyi hu ihe oma Gj, N'ala ndj di ndy.

(24) O by so Gi ma ihe nile bara uru, Nke e j i azu anyi n'uwa nke a. Ka anyi rikoq buru otu n'igwe. Wee keta oke umu n'obodo nsQ.

A L E L U Y A Jn. 6:51-52

Aleluya, aleluya! Onyenweanyi kwuru si: Aby M -achicha di ndu nke si n'eluigwe gbadata. Onye Q bula riri achicha nke a ga-adj ndu ebighi ebi. Aleluya! |

O Z I O M A 6:51-58

Ihe ogugu nke a si n'OziQma d| aso nke Jon dere

Isi Okwu: Ahu m bu nri ezie, obara m bukwa ihe qhuAyi n 'ezie

J esu gwara ndi Juu si: "My onwe M by achicha ahu dj ndu nke si n'eluigwe ridata. Onye 9 byla riri

achicha nke a ga-adj ndu ruo mgbe ebighi ebi. Achicha ahu M ga-enye bu ahu M , ka ndi bi n'uwa wee nwee ndu",

N ' ih i okwu a, ndi Juu wee malite iryrita uka n'etiti onwe ha si: "Olee otu onye a ga-esi enye anyi ahu Ya ka any rie"?

Jesu wee si ha: "N'igwa unu eziokwu, q byry nu

UKA A H y NA 9BARA KRISTI' 645

unu erighi ahy Nwa nke Mmady, 9 byrukwa na unu anyghi 9bara Ya, unu agaghi enwe ndu n'ime unu. Onye riri ahu M, nuokwa obara M , nwere ndu ebighj ebi. Aga M ekulite Ya n'Qnwu n'yb9chi ikpeazu. N'ihi na ahu m bu nri n'ezie, 9bar^M bukwa ihe ohunu n'ezie. Onye o bula riri ahu M , nuokwa obara M, ga-ebi n'ime M , Mu onwe M ebirikwa n'ime ya.

Otu Nna dj ndy si zite M , M wee site na Nna na-ebi ndu, otu ahu ka onye riri M ga-esite na M na-ebi ndu. Nke a bu achicha ahu si n'eluigwe ridata. O bughi udi achicha ahu nna unu ha riri wee nwusia. Kama onye riri achicha nke a ga-adi ndu ruo mgbe ebighj ebi."

Ozioma nke Oseburuwa. Otito diri Gi, Kristi.

AfoNkeAbuo

I H E QGUGU N K E MBU 24:3 - 8

Ihe ogugu e wetara n'Akwykwo Opupu

Isi Okwu: "Anyi ga-emezu ihe nile Onyenweanyi kwuru"

Mgbe Mosis biakwutere ndj mmadu ahu, 0 k9oro ha ihe nile Onyenweanyi kwuru, kookwaara ha

;itumatu Ya. Ha nile j i r i otu olu zaa: "Anyi ga-emezu I he nile Onyenweanyi gwara anyi". Mgbe o bilitere i i i i / o ututu, o biara wuo ebe nchyaja n'ala ugwu ahu, biakwa wuo ogidi nkume iri na abuo maka onumara iri n a abuo, nke Izrel. Mgbe o zipuchara uf9du umuokorobia Izrel ka ha chuoro Onyenweanyi aja nsure .>ky, biakwa were ymu oke ehi chuoro Onyenweanyi

642 AKWUKWO MISA NKE OHA M M A D U

(4) N'oriri ikpeazu k a O j i akaYa Nyefee oriri nsp n'aka Vmuazy Ya, Ka a ghara inwe ihe iru uka o bula

(5) Werenu mkpu Qiiu toosienu Ya ike, Werenu anuri doo Ya ebube. Were obi uto tie mkpu onu.

(6) Taa buuru anyi nnukwu emume, Anyi na-echeta ubochi mbu ahu, Mgbe O nyere anyi ihe omimi nke a.

(7) N'ihe omimi nke a, Ezeagbaohuru, Jiri oriri nso hibe iwu ohyry, Nke melara aja agba ochie.

(8) Iwu ohyru anochiela anya iwu ochie, Eziokwu achuola onyinyo oso, iHe achysaala Qchichjri.

(9) Ihe ahu Kristi mere na nri ikpeazy O bykwa ya ka anyi na-eme ugbu a, A ga na-eme ya na ncheta nke Ya.

(10) N'usoro ntoala nsQ I kuziiri anyj, Ka anyi ji achunyere Gi aja nke a, Achicha na ntunanya nke nzQpyta.

(11) Iwu ji onye otu Kristi o byla, Ikwere na achicha by ahu Kristi, s Na mmanya by gbara Kristi.

(12) Uche apyghi ighota ya, anya apyghi ihu Ya, Ma okwukwe gwara anyj na Q by ezie, Eziokwu nke si n'igwe.

(13) Q byghj achicha na mmanya ka a hyru, Kama n'okpuru nke o bula n'ime ha.

UKA A H U NA OBARA KRISTI 643

Akara dj egwu zoro n'ime ya. (14) Kristi nozuru oke na nke o byla,

Ahu Ya by ezigbo ihe oriri, Obara ya by ihe oiiynu.

(15) N'oriri, nke o bula a natara, (tristi zuru oke n'ibe o byla, N'ebughi Qru n'enweghi nkewa.

(16) Ihe onye natara, ka ibe ya natara, Nnu kwuru nnu dj ka otu onye, E richaa, o fokwara.

(17) Ndi 9ma natara ihe ndj qJ99 natara. Ma n'9pypy ha, o bughj otu ihe, Ndi a natara ndu, ndi ozo natara onwu.

(18) Uwa hyru ya ka otu oriri ahy, Opypu abyghjkwa otu ihe ma oli, Onwu J9r9 nJ9, ma ndy mara mma.

(19) A rykwala yka, chetakwa na Mgbe a nyawara ogbe achicha o bula, Kristi n9zuru n'ibe nke o bula.

(20) E nweghj ihe Q bula na-ekewa Kristi; A nyawaa achicha, a nyawaghj Kristi, O zuru oke n' ibe nke o byla, O nweghj ihe e bepuru na Kristi.

(21) Lee Achicha Nke Ndi Mmuqma E mere nri nke ndj UQ n'ije,

- Ezigbo nri nke umy Chukwu, A tupykwarala ya nkita.

640 AKWUKWO MISA N K E OHA M M A D U

mniuo unu ala mgbe O mere kaihe oriri kgo unu, mgbe O mere ka unu rie mana, nri ahu unu na nna unu na-amaghi ihe o bu. O mere nke a igosi unu, na izi unu, na ihe na-enye mmadu ndu abughi nani ihe oriri, kama na mmady na-adi ndu site n' idebc iwu nile si n'onu Onyenweanyi puta.

Kpacharanu anya hu na nganga abanyeghi unu n'obi, ime ka unu cheluo Onyenweanyi Chineke unu, onye mere ka unu site n'ulo nke ibu ndi ohu n'ljipt puta. Lezie anya ka unu ghara ichefu Chineke, Onye duru unu n'ime ozara ukwu ahu di egwu, ebe agwo qjoo na akpi juputara; ebe na-ekpo oku, nke mmiri na-adi^hi. O sitcre na nkume nye unu mmiri gfiufiu. O j i mana nyejuo unu afo n'ozara, mana ahu onye o bula n'ime unu na-amaghi ihe o bu na mbu. O mere ya n'ihi iweda mmuQ unu ala, na inwa unu, ka ntukwasi obi unu n'ime ya na-eto; ka o sikwa otu a meere unu ihe gma.

Okwu nke Oseburywa. Ekele djri Chukwu.

ABIJOMANAAZIZAYA 147:12-15,19-20. Az. 12. Aziza: Jerusalem too Onyenweanyi.

Ma o bu Aleluya 1. Jerusalem, doo Onyenweanyi ebube. Zaypn, too

Chineke Gi. N' ihi na O meela ka gny uzo ama G | sieike. Q goziela ymy gi no n'ime gi. Aziza. |

2. Q meela ka udo ngro n'okee ala gi. O j i r i Qka d| ukwuu kp9Juo oba unu. O na-etiri uwa iwu, na| emekwa ka okwu Ya na-ga were were. Aziza. |

3. Q gwala Jekop okwu Ya, biakwa nye Izrel atymat| na usoro omenala Ya. O nweghi obodo ozo O mecr|

y K A AHU NA OBARA KRISTI 641

udi ihe a. O meghi ka ndi QZO mara usoro omenala Ya, aleluya. Aziza.

I H E OGUGU N K E ABUQ 10:16 -17

Ihe ogugy e wetara n'Akwukwo Ozi Mbu P9I di asQ degaara ndi Kjyrint

Isi Okwu: s^nyi nile b{i akuku ahu bi/. Kristi, Onye bu otu ogbe achicha ah\i

Iko nke ngQzi ahy anyi na-agozi n'Oriri Nso, o bu na o bughi inwekQ na iffuko 9bara Kristi n'otu? Achicha

ahy anyi na-anyawa n'Oriri Ns9, o bu na Q bughi inweko na iriko ahu Kristi n'otu? O bu ezie na anyi di Qtutu, ma 9 by otu ogbe achicha ahu ka anyi na-ata. Nke a na-egosi na anyi nile bu akuku ahu nke otu any ahu bu Kristi, ooye by otu ogbe achicha ahy.

Okwu nke Oseburuwa. Ekele diri Chukwu.

U K W E O M A : ZAYpN TOO O N Y E NZQPyTA G I

(1) Zaypn too Onye Nz9puta gi, Toonu Onye eze na Onye nche atury Kweeny ukwe, bybany aby.

(2) Toonu Ya, too Ya, toosieny Ya ike Q kariri otito unu nwere ike inye Otito unu agaghi ezuru Ya.

(3) Otu ihe puru iche anyi j i etoYa By achicha nke ndu maka ndi di ndu

I Nke O debeere anyi n'yb9chi taa.

la mk'-

pi nk; j . Amei

UKA AHU NA QBARA KRISTI AfQ Nke mbi|

I K W E MBATA

Oiji abuba di n'oka ZUQ ha, biakwa were mmanu anu = 1 n'okwute nyejuo ha afo.

E K P E R E M M E G H E Ka anyi rio aririo

Chetif ntakiri kpee ekpere n 'ime obi. Onyenweanyi, o bu Gi hapuuru anyi emume ncheta

ahuhu Gi n'ihe ogbugba ndu nke a di itunanya. Biko, mee ka anyi na-esekpuru ihe omimi di n s o n k e Ahu na Qbara Gi, n'uzp anyi ga-esi hu uru nke nz9puta Gi a'ime onwe anyi. Gi by Onye Ya na Nna na Mmuo Nso di ndu na-achi ebighi ebi, ebighi ebi.

THE Q G V G V N K E MBV 8:2 - 3,14 -16

Ihe ogugi; e wetara n'AkwykwQ DiuterQnQmi

Isi Okwu: Onyere unu nri ahu mana unu na nna unu na-jmaghiihegbu

Mosis gwara ndi nmiady ahu si: Chetakwanu otu Onyenweanyi Chineke unu si duo unu n'ime

ozara iri afq ang ndi a nile. O wedara mmuQ unu ala, nwaakwa unu onwunwa imata ihe dj unu n'obi, ichopyta ma unu ga-edebekwa iwu ya. N' ihi ya, O wedatara

639